Walter T. Bailey

Walter T. Bailey
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereWalter Dezie
aha ezinụlọ yaBailey Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya11 Jenụwarị 1882 Dezie
Ebe ọmụmụKewanee Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Febụwarị 1941 Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ Dezie
onye were ọrụTuskegee University Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Illinois system, Kewanee High School Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaArt Institute of Chicago Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie

Walter Thomas Bailey (Jenụwarị 11, 1882 ruo Febụwarị 21, 1941) bụ onye Amerịka na-ese ụkpụrụ ụlọ si Kewanee, Illinois. Ọ bụ onye Afrịka Amerịka mbụ gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelọ nke sayensị na injinia ụlọ na Mahadum Illinois na Urbana-Champaign na onye Afrịka Amerịka na-ewu ụlọ na steeti Illinois. Ọ rụrụ ọrụ na Tuskegee Institute, ma rụọ ọrụ na Memphis na Chicago. Walter T. Bailey ghọrọ onye Afrịka Amerịka nke abụọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Illinois.[1]

  1. Williamson (2003). "The Snail-like Progress of Racial Desegregation at the University of Illinois". The Journal of Blacks in Higher Education (42): 116–120. DOI:10.2307/3592457. ISSN 1077-3711. 

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy